# Peter Obi na Soludo: Ihe ọhụrụ na ntụmasara na-ada  n'etiti  Obi sara Gọọmentị Soludo n'ebubo ụgwọ e ji - BBC News Ìgbò

> Peter Obi bụbụ Gọvanọ Anambra steeti ekwuola na o nweghị ihe na-esere ya na aka na-achị steeti ahụ ugbua bụ Charles Soludo, n'ọsịsa ebubo ọhụrụ nke Gọọmentị Soludo wepụtara were na-arụ ya aka iji ndị ọrụ akatamkpo ego na steeti ahụ oge Obi nọ n'ọchịchị.

- Published: 2026-09-25T09:02:03.587Z
- Updated: 2026-09-25T09:02:03.587Z
- 1 source
- Topics: Politics
- Involves: ANSEPA, ANSWC, Akwụkwọ 2024, Anambra State Environmental Protection Agency, Anambra State Water Corporation, Gọvanọ Anambra steeti, Gọọmentị Anambra steeti, Nkwekọrịta, Peter Obi, akwụkwọ gosiri na a kwadoro iwepụta ₦473m n'afọ 2024 iji kwụọ ụfọdụ ụgwọ ọnwa na ụgwọ ezumike nka ndịọrụ nke ụlọọrụ steeti abụọ dara ada

## How it developed

- 2026-09-25T09:02:03.587Z - BBC News Igbo: [Peter Obi na Soludo: Ihe ọhụrụ na ntụmasara na-ada  n'etiti  Obi sara Gọọmentị Soludo n'ebubo ụgwọ e ji - BBC News Ìgbò](https://www.bbc.com/igbo/articles/cwm2rgrn8777o)

Read it on FeedAtom: https://www.feedatom.com/stories/peter-obi-na-soludo-ihe-ohuru-na-ntumasara-na-2sbbeu4hncwst2q9wjcnx6t22
