Harrison Anazodo: Ihe mere n'ikpe Ụkọchukwu ụlọụka Dayspring Assembly a nwụchiri maka ebubo ịnapụ ọtụtụ mmadụ nwunye ha - BBC News Ìgbò
Ụkọchukwu nwe ụlọụka Dayspring Assembly dị n'Awada, Obosi bụ Harrison Anazodo, bịara Ụlọikpe Ukwu Anambra state dị n'Awka n'oche ịnyịnya igwe n' ụbọchị Monde 28 Septemba, 2026.
BBC News Igbo1 个来源阅读 1 分钟归档于2026年9月28日
