BBC News Igbo
Every story BBC News Igbo reported, ranked by how well its sources corroborate it.
This is the general feed. It is not shaped to you. Sign in to shape it
South Africa Kempton park murders: Elizabeth Moselakgomo so n’ọnụ ọnwụọ, ndị uweojii SA na-enyocha ihe mere - BBC News Ìgbò
A chọtala ozu otu nwaanyị n'okporoụzọ dị na KwaThema, Springs na mpaghara Ekurhuleni dị na mba Saụt Afrịka.
BBC News Igbo15 sources1 min read
Akụkọ dị mkpa - Septemba 29, 2026 - BBC News Ìgbò
BBC News Igbo4 sources1 min read
Prince Edward Kijanangoma: A ga-ekpunye onye ntaakụkọ okpueze dịka Igwe obodo Tooro na mba Uganda - BBC News Ìgbò
Ọ bụ n'obieze obodo ahụ a maara dịka 'Karuziika Palace' dị na Portal City ka a ga-anọ hazie emume ahụ n'ụbọchị Tuzde 29 Septemba 2026.
BBC News Igbo1 source1 min read
Harrison Anazodo: Ihe mere n'ikpe Ụkọchukwu ụlọụka Dayspring Assembly a nwụchiri maka ebubo ịnapụ ọtụtụ mmadụ nwunye ha - BBC News Ìgbò
Ụkọchukwu nwe ụlọụka Dayspring Assembly dị n'Awada, Obosi bụ Harrison Anazodo, bịara Ụlọikpe Ukwu Anambra state dị n'Awka n'oche ịnyịnya igwe n' ụbọchị Monde 28 Septemba, 2026.
BBC News Igbo1 source1 min read
Human skull in Abia state: Ndị uweojii achọtala okpokoro isi mmadụ 28 n'Abia steeti - BBC News Ìgbò
Ndị uweojii Abia steeti kwuru na ha achọtala okpokoro isi mmadụ ruru iri abụọ na asatọ (28) tinyekwara ọkpụkpụ mmadụ n'otu okeọhịa dị na steeti ahụ.
BBC News Igbo1 source1 min read
Pope Leo XIV calls to protect migrants during his official visit to France
France 24 English2 sources1 min read
Nigeria 2027 Election: Wetin be di six tins wey don change since di last time Nigerians vote? - BBC News Pidgin
the 2023 presidential election face plenty criticism afta Independent National Electoral Commission (INEC) fail to upload polling unit results to dia Result Viewing Portal (IReV) in real time, even though dem introduce di platform to improve transparency.
BBC News Pidgin2 sources1 min read
Nigeria busts second Mexican cartel-linked meth lab - Jamaica Observer
Jamaica Observer3 sources1 min read
Abdulrasheed Maina wanted: Why EFCC dey find former Nigeria pension boss again, - BBC News Pidgin
BBC News Pidgin3 sources1 min read
Bishop Matthew Kukah: Na ntuliaka 2027, tụọ nụ vootu 'ka unu dị ndụ' - BBC News Ìgbò
Bishọp Chatolic dayosis na Sokoto steeti bụ Matthew Kukah ekwuola na etu ụmụ Nigeria si tụọ vootu na ntuliaka afọ 2027 na-abịa abịa ga-ekpebi 'na ha achọrọ ịdị ndụ'.
BBC News Igbo1 source1 min read
Police foil kidnap attempt in Anambra, arrest seven suspects
Punch2 sources1 min read
Peter Obi na Soludo: Ihe ọhụrụ na ntụmasara na-ada n'etiti Obi sara Gọọmentị Soludo n'ebubo ụgwọ e ji - BBC News Ìgbò
Peter Obi bụbụ Gọvanọ Anambra steeti ekwuola na o nweghị ihe na-esere ya na aka na-achị steeti ahụ ugbua bụ Charles Soludo, n'ọsịsa ebubo ọhụrụ nke Gọọmentị Soludo wepụtara were na-arụ ya aka iji ndị ọrụ akatamkpo ego na steeti ahụ oge Obi nọ n'ọchịchị.
BBC News Igbo1 source1 min read
A chọpụtala etu ndị ọchịchị Nigeria si zuo ego ma zụọ ọtụtụ ụlọ ọnụego ya ruru nde dọla $271 n'America - BBC News Ìgbò
Nnyocha ahụ nke otu 'Platform to Protect Whistleblowers in Africa' (PPLAAF) na ụlọọrụ 'Anti-Corruption Data Collective' mere, chọpụtara ihe onwunwe ruru 284 dị na mba America —nke ọnụego ya ruru ihe dịka nde dọla 271 (maọbụ ijeri naịra 370) nke mmadụ 61ndị nọ n'ọkwa ọchịchị gọọmentị Nigeria ugbua na ndị chịburu achị yana ndị ikwu ha, ndị ha na ha na-arụkọ ọrụ, na ụlọọrụ ndị metụtara ha, nwe.
BBC News Igbo1 source1 min read















