A chọpụtala etu ndị ọchịchị Nigeria si zuo ego ma zụọ ọtụtụ ụlọ ọnụego ya ruru nde dọla $271 n'America - BBC News Ìgbò
Nnyocha ahụ nke otu 'Platform to Protect Whistleblowers in Africa' (PPLAAF) na ụlọọrụ 'Anti-Corruption Data Collective' mere, chọpụtara ihe onwunwe ruru 284 dị na mba America —nke ọnụego ya ruru ihe dịka nde dọla 271 (maọbụ ijeri naịra 370) nke mmadụ 61ndị nọ n'ọkwa ọchịchị gọọmentị Nigeria ugbua na ndị chịburu achị yana ndị ikwu ha, ndị ha na ha na-arụkọ ọrụ, na ụlọọrụ ndị metụtara ha, nwe.
BBC News Igbo1 source1 min readFiled September 23, 2026
