Peter Obi na Soludo: Ihe ọhụrụ na ntụmasara na-ada n'etiti Obi sara Gọọmentị Soludo n'ebubo ụgwọ e ji - BBC News Ìgbò
Peter Obi bụbụ Gọvanọ Anambra steeti ekwuola na o nweghị ihe na-esere ya na aka na-achị steeti ahụ ugbua bụ Charles Soludo, n'ọsịsa ebubo ọhụrụ nke Gọọmentị Soludo wepụtara were na-arụ ya aka iji ndị ọrụ akatamkpo ego na steeti ahụ oge Obi nọ n'ọchịchị.
BBC News Igbo1 source1 min readFiled September 25, 2026
