Prince Edward Kijanangoma: A ga-ekpunye onye ntaakụkọ okpueze dịka Igwe obodo Tooro na mba Uganda - BBC News Ìgbò
Ọ bụ n'obieze obodo ahụ a maara dịka 'Karuziika Palace' dị na Portal City ka a ga-anọ hazie emume ahụ n'ụbọchị Tuzde 29 Septemba 2026.
BBC News Igbo1 source1 min readFiled September 29, 2026
